-
Aịzaya 37:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ndị bi na ha agaghị enyeliri onwe ha aka.
Ụjọ ga na-atụ ha, ihere ana-emekwa ha.
Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ.
Ha ga-adịkwa ka ahịhịa dị n’elu ụlọ, nke ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ọ kpọnwụọ.
-