Aịzaya 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na amatala m na ị na-ewesa m iwe.+ Anụkwala m mbigbọ ị na-ebigbọ.+ N’ihi ya, m ga-etinye nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji edu ịnyịnya+ n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,M ga-eduru gị gị esi n’ụzọ i si bịa laghachi.”
29 N’ihi na amatala m na ị na-ewesa m iwe.+ Anụkwala m mbigbọ ị na-ebigbọ.+ N’ihi ya, m ga-etinye nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji edu ịnyịnya+ n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,M ga-eduru gị gị esi n’ụzọ i si bịa laghachi.”