Aịzaya 37:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị fọrọ ndụ+ ná ndị Juda ga-agbanye mgbọrọgwụ n’ala ka osisi, mịakwa mkpụrụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:31 Amụma Aịsaịa I, p. 392 Ụlọ Nche,8/15/1994, p. 31