Aịzaya 37:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi na ndị fọdụrụ ga-esi na Jeruselem pụta. Ndị fọrọ ndụ ga-esikwa n’Ugwu Zayọn pụta.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ihe a.+
32 N’ihi na ndị fọdụrụ ga-esi na Jeruselem pụta. Ndị fọrọ ndụ ga-esikwa n’Ugwu Zayọn pụta.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ihe a.+