Aịzaya 37:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “‘N’ihi ya, Jehova kwuru gbasara eze Asiria,+ sị: “Ọ gaghị abata n’obodo a.+ Ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya. Ọ gaghị eji ọta bịa lụso ya agha. Ọ gaghịkwa eji ájá rụọ mgbidi ga-agba obodo a gburugburu iji lụso ya agha.”’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:33 Amụma Aịsaịa I, p. 393-394
33 “‘N’ihi ya, Jehova kwuru gbasara eze Asiria,+ sị: “Ọ gaghị abata n’obodo a.+ Ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya. Ọ gaghị eji ọta bịa lụso ya agha. Ọ gaghịkwa eji ájá rụọ mgbidi ga-agba obodo a gburugburu iji lụso ya agha.”’+