Aịzaya 38:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova, biko, ana m arịọ gị ka i cheta+ otú m si jiri obi m niile na-eso gị mgbe niile,+ na otú m si mee ihe dị mma n’anya gị.” Hezekaya bewere ákwá, na-ebesi ya ike. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:3 Amụma Aịsaịa I, p. 394
3 “Jehova, biko, ana m arịọ gị ka i cheta+ otú m si jiri obi m niile na-eso gị mgbe niile,+ na otú m si mee ihe dị mma n’anya gị.” Hezekaya bewere ákwá, na-ebesi ya ike.