-
Aịzaya 39:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Hezekaya nabatara ndị wetara ihe ndị ahụ nke ọma.* O gosikwara ha ụlọ e dowere akụ̀ ya niile,+ ma ọlaọcha ma ọlaedo ma mmanụ balsam ma mmanụ ndị ọzọ dị oké ọnụ ma ngwá agha ya niile nakwa ihe niile dị ebe a na-edowe akụ̀ ya. O nweghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ* ya nakwa n’ebe niile ọ na-achị.
-