Aịzaya 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwanụ ndị bi na Jeruselem okwu ga-eru ha n’obi.* Gwanụ ha na oge ha ga-akwụsị ịta ahụhụ eruolaNakwa na a kwụchaala ụgwọ mmehie ha.+ N’ihi na Jehova ataala ha ahụhụ niile ha kwesịrị ịta maka mmehie ha niile.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:2 Amụma Aịsaịa I, p. 398-399
2 “Gwanụ ndị bi na Jeruselem okwu ga-eru ha n’obi.* Gwanụ ha na oge ha ga-akwụsị ịta ahụhụ eruolaNakwa na a kwụchaala ụgwọ mmehie ha.+ N’ihi na Jehova ataala ha ahụhụ niile ha kwesịrị ịta maka mmehie ha niile.”+