Aịzaya 40:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ònye tụrụ mmụọ Jehova ka ọ mata otú ọ hà?* Ònyekwa ga-adụli Chineke ọdụ, kụziekwara ya ihe?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:13 Amụma Aịsaịa I, p. 407-408