Aịzaya 40:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ònye ka unu ga-eji tụnyere Chineke?+ Oleekwa ihe unu ga-asị na o yiri?+