Aịzaya 40:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mmadụ na-ahọrọ otu osisi ọ ga-eji pịa arụsị.+ Ọ na-ahọrọ osisi na-agaghị ere ure. Ọ na-achọta omenkà bụ́ aka ochieKa ọ pịara ya arụsị na-agaghị na-ete kweke kweke.+
20 Mmadụ na-ahọrọ otu osisi ọ ga-eji pịa arụsị.+ Ọ na-ahọrọ osisi na-agaghị ere ure. Ọ na-achọta omenkà bụ́ aka ochieKa ọ pịara ya arụsị na-agaghị na-ete kweke kweke.+