Aịzaya 40:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe a? Ọ̀ bụ na unu anụbeghị ihe a? Ọ̀ bụ na a kọbereghị unu ya kemgbe ụwa? Ọ̀ bụ na unu aghọtaghị ihe a n’agbanyeghị na o doro anya kemgbe a tọrọ ntọala ụwa?+
21 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe a? Ọ̀ bụ na unu anụbeghị ihe a? Ọ̀ bụ na a kọbereghị unu ya kemgbe ụwa? Ọ̀ bụ na unu aghọtaghị ihe a n’agbanyeghị na o doro anya kemgbe a tọrọ ntọala ụwa?+