Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olee onye na-arụ ọrụ kemgbe nke mere ihe a? Oleekwa onye mere ka ọgbọ dị iche iche dịrị kemgbe ụwa? “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Mbụ.+ M ga-abụkwa otu onye ahụ ruo mgbe ọgbọ ikpeazụ ga-aga.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:4 Amụma Aịsaịa II, p. 18-20
4 Olee onye na-arụ ọrụ kemgbe nke mere ihe a? Oleekwa onye mere ka ọgbọ dị iche iche dịrị kemgbe ụwa? “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Mbụ.+ M ga-abụkwa otu onye ahụ ruo mgbe ọgbọ ikpeazụ ga-aga.”+