-
Aịzaya 41:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị bi n’agwaetiti dị iche iche hụrụ ihe na-eme, tụwa ụjọ.
Ndị bi ná nsọtụ niile nke ụwa malitere ịma jijiji.
Ha gbakọrọ ma na-abịa nso.
-