Aịzaya 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:18 Amụma Aịsaịa II, p. 25-26
18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+