Aịzaya 41:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Enyela m onye si n’ebe ugwu ike. Ọ ga-abịakwa.+ Onye a nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-eto aha m. Ọ ga-azọ ndị na-achị achị* ụkwụ ka à ga-asị na ha bụ ụrọ.+ Ọ ga-azọ ha ụkwụ otú ahụ ọkpụite si azọ ụrọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:25 Amụma Aịsaịa II, p. 28-29
25 Enyela m onye si n’ebe ugwu ike. Ọ ga-abịakwa.+ Onye a nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-eto aha m. Ọ ga-azọ ndị na-achị achị* ụkwụ ka à ga-asị na ha bụ ụrọ.+ Ọ ga-azọ ha ụkwụ otú ahụ ọkpụite si azọ ụrọ.