Aịzaya 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị si n’oké osimiri aga njem na ihe niile dị n’oké osimiri,Agwaetiti dị iche iche na ndị bi na ha,+Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Jirinụ abụ too ya n’ụwa niile.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:10 Ụlọ Nche,12/15/2001, p. 27 Amụma Aịsaịa II, p. 41-42
10 Ndị si n’oké osimiri aga njem na ihe niile dị n’oké osimiri,Agwaetiti dị iche iche na ndị bi na ha,+Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Jirinụ abụ too ya n’ụwa niile.+