Aịzaya 42:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,M ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti. M ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị juru takọọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:15 Amụma Aịsaịa II, p. 42-43
15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,M ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti. M ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị juru takọọ.+