Aịzaya 42:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ònye nyefere Jekọb n’aka ndị kwakọọrọ ihe ya,Nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ? Ọ́ bụghị Jehova, onye anyị mehiere? Ha jụrụ ije ije n’ụzọ ya. Ha egeghịkwa ntị n’iwu* ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:24 Amụma Aịsaịa II, p. 44-45
24 Ònye nyefere Jekọb n’aka ndị kwakọọrọ ihe ya,Nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ? Ọ́ bụghị Jehova, onye anyị mehiere? Ha jụrụ ije ije n’ụzọ ya. Ha egeghịkwa ntị n’iwu* ya.+