Aịzaya 43:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ejighị m unu egwu egwu.+ Agụrụ m unu ná ndị e kwesịrị ịkwanyere ùgwù. M hụkwara unu n’anya.+ M ga-eji ndị mmadụ gbanweta unu,Jirikwa mba dị iche iche gbanweta ndụ* unu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2019, p. 3 Amụma Aịsaịa II, p. 48-50
4 N’ihi na ejighị m unu egwu egwu.+ Agụrụ m unu ná ndị e kwesịrị ịkwanyere ùgwù. M hụkwara unu n’anya.+ M ga-eji ndị mmadụ gbanweta unu,Jirikwa mba dị iche iche gbanweta ndụ* unu.