Aịzaya 43:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ya na-akpụpụta ụgbọ ịnyịnya agha na ịnyịnya,+Na-akpọpụtakwa ndị agha na ndị bụ́ dike n’agha. Ọ sịrị: “Ha ga-edina ala. Ha agaghị ebili.+ A ga-egbu ha n’egbughị oge otú ahụ e si afụnyụ ọkụ dị n’owu mpanaka* n’egbughị oge.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:17 Amụma Aịsaịa II, p. 54-55
17 Ọ bụ ya na-akpụpụta ụgbọ ịnyịnya agha na ịnyịnya,+Na-akpọpụtakwa ndị agha na ndị bụ́ dike n’agha. Ọ sịrị: “Ha ga-edina ala. Ha agaghị ebili.+ A ga-egbu ha n’egbughị oge otú ahụ e si afụnyụ ọkụ dị n’owu mpanaka* n’egbughị oge.”