Aịzaya 43:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu akpụtaraghị m atụrụ mgbe unu bịara ịchụ àjà a na-esucha ọkụ,Unu achụghịkwa àjà dị iche iche iji too m. Amanyeghị m unu ka unu wetara m onyinye. Emeghịkwa m ka ike gwụ unu n’ihi na asịghị m unu wetara m frankinsens.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:23 Amụma Aịsaịa II, p. 57-59
23 Unu akpụtaraghị m atụrụ mgbe unu bịara ịchụ àjà a na-esucha ọkụ,Unu achụghịkwa àjà dị iche iche iji too m. Amanyeghị m unu ka unu wetara m onyinye. Emeghịkwa m ka ike gwụ unu n’ihi na asịghị m unu wetara m frankinsens.+