Aịzaya 43:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Onye mbụ bụ́ nna unu mehiere. Ndị na-ekwuchite ọnụ* unu enupụrụla m isi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:27 Amụma Aịsaịa II, p. 59-60