Aịzaya 44:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye na-akpụ ụ́zụ́ na-etinye ígwè n’ọkụ, mechaa were ihe o ji akpụ ụ́zụ́ jiri ígwè ahụ kpụọ ihe. Ọ na-akụ ya hama,Jirikwa aka ya dị ike na-akụ ya.+ Agụụ na-emecha gụwa ya, ike agwụkwa ya. Ọ naghị aṅụ mmiri. Ike na-agwụkwa ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:12 Amụma Aịsaịa II, p. 66-67
12 Onye na-akpụ ụ́zụ́ na-etinye ígwè n’ọkụ, mechaa were ihe o ji akpụ ụ́zụ́ jiri ígwè ahụ kpụọ ihe. Ọ na-akụ ya hama,Jirikwa aka ya dị ike na-akụ ya.+ Agụụ na-emecha gụwa ya, ike agwụkwa ya. Ọ naghị aṅụ mmiri. Ike na-agwụkwa ya.