Aịzaya 44:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E nwere onye ọrụ ya bụ igbutu osisi sida. A bịakwa n’osisi ndị ọzọ dị n’oké ọhịa,O nwere ike ịhọrọ osisi ook, hapụ ya ka ọ kaa akaa.+ O nwekwara ike ịkụ osisi lọrel, mmiri ozuzo emee ka o too. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:14 Amụma Aịsaịa II, p. 67-68
14 E nwere onye ọrụ ya bụ igbutu osisi sida. A bịakwa n’osisi ndị ọzọ dị n’oké ọhịa,O nwere ike ịhọrọ osisi ook, hapụ ya ka ọ kaa akaa.+ O nwekwara ike ịkụ osisi lọrel, mmiri ozuzo emee ka o too.