Aịzaya 44:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị na-eme ihe a amaghị ihe ọ bụla. Ha anaghịkwa aghọta ihe ọ bụla,+N’ihi na a nyachiela anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ. Ha* anaghịkwa aghọta ihe. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:18 Amụma Aịsaịa II, p. 68
18 Ndị na-eme ihe a amaghị ihe ọ bụla. Ha anaghịkwa aghọta ihe ọ bụla,+N’ihi na a nyachiela anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ. Ha* anaghịkwa aghọta ihe.