Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:22 Amụma Aịsaịa II, p. 69-70
22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+