Aịzaya 44:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ m na-ekwu gbasara Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m. Ọ ga-emekwa ihe niile bụ́ uche m.’+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-arụghachi ya,’Kwuokwa gbasara ụlọ nsọ dị na ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala ya.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:28 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Amụma Aịsaịa II, p. 70-72 Amụma Daniel, p. 150-151
28 Ọ bụ m na-ekwu gbasara Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m. Ọ ga-emekwa ihe niile bụ́ uche m.’+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-arụghachi ya,’Kwuokwa gbasara ụlọ nsọ dị na ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala ya.’”+