Aịzaya 45:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-esesa Onye kere* ya okwu ga-ata ahụhụ,Maka na ọ dị ka mpekere ite ụrọ wụsa n’alaOtú mpekere ite ụrọ ndị ọzọ wụsa. Ụrọ ò kwesịrị ịsị Ọkpụite:* “Gịnị ka ị na-akpụ?”+ Ka ihe ị rụrụ ò kwesịrị ịsị na i nweghị aka?* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:9 Amụma Aịsaịa II, p. 82-84
9 Onye na-esesa Onye kere* ya okwu ga-ata ahụhụ,Maka na ọ dị ka mpekere ite ụrọ wụsa n’alaOtú mpekere ite ụrọ ndị ọzọ wụsa. Ụrọ ò kwesịrị ịsị Ọkpụite:* “Gịnị ka ị na-akpụ?”+ Ka ihe ị rụrụ ò kwesịrị ịsị na i nweghị aka?*