Aịzaya 45:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma, Jehova ga-azọpụta unu, bụ́ ndị Izrel, ruo mgbe ebighị ebi.*+ E nweghị mgbe ihere ga-eme unu. E nweghịkwa mgbe a ga-emenye unu ihere.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:17 Amụma Aịsaịa II, p. 87-88
17 Ma, Jehova ga-azọpụta unu, bụ́ ndị Izrel, ruo mgbe ebighị ebi.*+ E nweghị mgbe ihere ga-eme unu. E nweghịkwa mgbe a ga-emenye unu ihere.+