Aịzaya 45:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova, Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,Onye kere ụwa, kesie ya ike,+O keghị ya na nkịtị,*Kama o kere ya ka ndị mmadụ biri na ya.+ Ọ sịrị: “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:18 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 6 Amụma Aịsaịa II, p. 88-90
18 Jehova, Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,Onye kere ụwa, kesie ya ike,+O keghị ya na nkịtị,*Kama o kere ya ka ndị mmadụ biri na ya.+ Ọ sịrị: “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.