Aịzaya 46:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:4 Amụma Aịsaịa II, p. 96-97
4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+