Aịzaya 46:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ònye ka unu ga-eji tụnyere m ma ọ bụ mee ka mụ na ya hara?+ Ònye ka unu ga-asị na ọ dị ka m ka à ga-asị na mụ na ya yiri?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:5 Amụma Aịsaịa II, p. 97-99
5 Ònye ka unu ga-eji tụnyere m ma ọ bụ mee ka mụ na ya hara?+ Ònye ka unu ga-asị na ọ dị ka m ka à ga-asị na mụ na ya yiri?+