Aịzaya 46:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-eburu ya n’ubu ha.+ Ha na-eburu ya busa ebe ọ ga na-adị, ya akwụrụ ebe ahụ. Ọ naghị esi ebe ahụ apụ.+ Ndị mmadụ na-eti mkpu, na-arịọ ya arịrịọ, ma ọ naghị atụpụrụ ha ọnụ. O nweghị ike ịnapụta onye na-ata ahụhụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:7 Amụma Aịsaịa II, p. 99
7 Ha na-eburu ya n’ubu ha.+ Ha na-eburu ya busa ebe ọ ga na-adị, ya akwụrụ ebe ahụ. Ọ naghị esi ebe ahụ apụ.+ Ndị mmadụ na-eti mkpu, na-arịọ ya arịrịọ, ma ọ naghị atụpụrụ ha ọnụ. O nweghị ike ịnapụta onye na-ata ahụhụ.+