Aịzaya 46:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Oge m ga-egosi otú m si bụrụ onye ezi omume dị nso. Ọ dịghị anya. M gaghị egbu oge ịzọpụta ndị m ga-azọpụta.+ M ga-azọpụta ndị bi na Zayọn, meekwa ka ndị Izrel dị ebube.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:13 Amụma Aịsaịa II, p. 103-104
13 Oge m ga-egosi otú m si bụrụ onye ezi omume dị nso. Ọ dịghị anya. M gaghị egbu oge ịzọpụta ndị m ga-azọpụta.+ M ga-azọpụta ndị bi na Zayọn, meekwa ka ndị Izrel dị ebube.”+