Aịzaya 47:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ndị bi na Babịlọn,*+Gbadatanụ nọdụ ala n’ájá. Ndị Kaldia,*Nọdụnụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+N’ihi na ndị mmadụ agaghịzi na-asị na unu agbasighị ike ma ọ bụ na a zụtọrọ unu azụtọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:1 Amụma Aịsaịa II, p. 106-107
47 Ndị bi na Babịlọn,*+Gbadatanụ nọdụ ala n’ájá. Ndị Kaldia,*Nọdụnụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+N’ihi na ndị mmadụ agaghịzi na-asị na unu agbasighị ike ma ọ bụ na a zụtọrọ unu azụtọ.