Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:6 Amụma Aịsaịa II, p. 108-109
6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+