Aịzaya 47:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị sịrị: “M ga-abụgịde Eze Nwaanyị ruo mgbe ebighị ebi.”+ I cheghị gbasara ihe ị nọ na-eme. I chebaraghị ihe ga-emecha mee echiche. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:7 Amụma Aịsaịa II, p. 109
7 Ị sịrị: “M ga-abụgịde Eze Nwaanyị ruo mgbe ebighị ebi.”+ I cheghị gbasara ihe ị nọ na-eme. I chebaraghị ihe ga-emecha mee echiche.