Aịzaya 47:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:9 Amụma Aịsaịa II, p. 110-112, 119
9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+