-
Aịzaya 47:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ị nọ na-eme ihe ọjọọ, ma chee na o nweghị ihe ga-eme gị.
Ị sịrị: “E nweghị onye na-ahụ m.”
Ọ bụ amamihe gị na ihe ị ma dufuru gị.
Ị nọkwa na-asị n’obi gị: “Abụ m onye ukwu. E nweghị onye ka m.”
-