Aịzaya 47:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ike ìgwè ndị na-adụ gị ọdụ agwụla gị. Ka ha bịa ugbu a zọpụta gị. Ha na-efe ihe ndị dị n’eluigwe,* na-elekwa kpakpando.+ Mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara,Ha na-akọ ihe ga-eme gị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:13 Amụma Aịsaịa II, p. 113-114
13 Ike ìgwè ndị na-adụ gị ọdụ agwụla gị. Ka ha bịa ugbu a zọpụta gị. Ha na-efe ihe ndị dị n’eluigwe,* na-elekwa kpakpando.+ Mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara,Ha na-akọ ihe ga-eme gị.