Aịzaya 47:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha dị ka ahịhịa ọka. Ọkụ ga-erechapụ ha. Ha agaghị anapụtali onwe ha* n’ọkụ a. Ọkụ a adịghị ka nke a na-anya anya. Ọ bụghịkwa nke a ga-anọdụ ala n’ihu ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:14 Amụma Aịsaịa II, p. 114-115
14 Ha dị ka ahịhịa ọka. Ọkụ ga-erechapụ ha. Ha agaghị anapụtali onwe ha* n’ọkụ a. Ọkụ a adịghị ka nke a na-anya anya. Ọ bụghịkwa nke a ga-anọdụ ala n’ihu ya.