Aịzaya 48:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Nụrụnụ ihe a, ndị ezinụlọ Jekọb,Ndị na-aza aha Izrel,+Ndị si n’ezinụlọ Juda,*Ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+Ndị na-eto Chineke Izrel,Ma o sighị ha n’obi. Ha anaghịkwa eme ezi omume.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:1 Amụma Aịsaịa II, p. 121
48 Nụrụnụ ihe a, ndị ezinụlọ Jekọb,Ndị na-aza aha Izrel,+Ndị si n’ezinụlọ Juda,*Ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+Ndị na-eto Chineke Izrel,Ma o sighị ha n’obi. Ha anaghịkwa eme ezi omume.+