Aịzaya 48:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “O teela m gwara unu ihe ndị gara aga.* M ji ọnụ m gwa unu ha. M kwuru ha ka a nụ ha.+ Na mberede ka m mere ihe m kwuru na m ga-eme.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:3 Amụma Aịsaịa II, p. 123, 125
3 “O teela m gwara unu ihe ndị gara aga.* M ji ọnụ m gwa unu ha. M kwuru ha ka a nụ ha.+ Na mberede ka m mere ihe m kwuru na m ga-eme.+