-
Aịzaya 48:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 O teela m gwara unu ihe ndị a.
Tupu ha emee, m mere ka unu nụ ha,
Ka unu ghara ịsị, ‘Ọ bụ arụsị anyị mere ihe a.
Ọ bụ arụsị anyị a pịrị apị na nke a kpụrụ akpụ kwuru ka ihe a mee.’
-