Aịzaya 48:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu anụla ihe niile, hụkwa ha. Ọ̀ bụ na unu agaghị akọsa ha?+ Si ugbu a gawa, m ga na-akọziri unu ihe ọhụrụ,+Ihe ndị e zoro nke ọma unu na-amaghị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:6 Amụma Aịsaịa II, p. 123-125
6 Unu anụla ihe niile, hụkwa ha. Ọ̀ bụ na unu agaghị akọsa ha?+ Si ugbu a gawa, m ga na-akọziri unu ihe ọhụrụ,+Ihe ndị e zoro nke ọma unu na-amaghị.