Aịzaya 48:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’eziokwu, o nwebeghị mgbe unu chọrọ ịnụ ya.+ Unu aghọtaghịkwa ya,O teekwala ntị unu kpọchiri akpọchi. Ama m na unu na-aghọ ncha n’aghụghọ.+ Unu bụkwa ndị mmehie kemgbe a mụrụ unu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:8 Amụma Aịsaịa II, p. 125-126
8 N’eziokwu, o nwebeghị mgbe unu chọrọ ịnụ ya.+ Unu aghọtaghịkwa ya,O teekwala ntị unu kpọchiri akpọchi. Ama m na unu na-aghọ ncha n’aghụghọ.+ Unu bụkwa ndị mmehie kemgbe a mụrụ unu.+