Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anụchaala m gị, ma ọ bụghị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Ahapụrụ m gị ka ị taa ahụhụ, si otú ahụ nụchaa* gị otú e si eji oké ọkụ agbaze ihe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:10 Amụma Aịsaịa II, p. 126-129
10 Anụchaala m gị, ma ọ bụghị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Ahapụrụ m gị ka ị taa ahụhụ, si otú ahụ nụchaa* gị otú e si eji oké ọkụ agbaze ihe.+