Aịzaya 48:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:12 Amụma Aịsaịa II, p. 129-130
12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+