Aịzaya 48:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Sinụ na Babịlọn pụọ.+ Sinụ n’obodo ndị Kaldia gbapụ. Na-enwenụ aṅụrị ka unu na-akọsa ya. Kọsaanụ ya.+ Kwuonụ gbasara ya n’ebe ụwa sọtụrụ.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtala Jekọb ohu ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:20 Amụma Aịsaịa II, p. 134
20 Sinụ na Babịlọn pụọ.+ Sinụ n’obodo ndị Kaldia gbapụ. Na-enwenụ aṅụrị ka unu na-akọsa ya. Kọsaanụ ya.+ Kwuonụ gbasara ya n’ebe ụwa sọtụrụ.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtala Jekọb ohu ya.+